30 Ọ ga-eji aka ya weta abụba ya,+ tinyere obi ya, ka ọ bụrụ àjà a na-esure n’ọkụ nye Jehova. Ọ ga-eweta ya na obi ya ka e wee fegharịa ya ka ọ bụrụ àjà a na-efegharị efegharị+ n’ihu Jehova.
21 Ndị Livaị wee mee onwe ha ka ha dị ọcha+ ma saa uwe ha, e mesịa, Erọn mere ka ha gaa ihu na azụ dị ka àjà a na-efegharị efegharị n’ihu Jehova.+ Erọn wee kpuchiere ha mmehie iji mee ka ha dị ọcha.+