Levitikọs 16:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Mkpi ahụ ga-eburu njehie niile ha+ banye n’ọzara,+ ọ ga-akpụga mkpi ahụ n’ala ịkpa.+ Aịzaya 53:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’eziokwu, ọ bụ ọrịa anyị ka ya onwe ya buuru;+ o bukwaara ihe mgbu anyị.+ Ma anyị gụrụ ya n’onye e tiri ihe otiti,+ onye Chineke tiri ihe,+ mekpaakwa ahụ́.+ Ndị Rom 15:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na ọbụna Kraịst emeghị ihe masịrị onwe ya;+ kama dị nnọọ ka e dere, sị: “Nkọcha nke ndị na-akọcha gị adakwasịwo m.”+
4 N’eziokwu, ọ bụ ọrịa anyị ka ya onwe ya buuru;+ o bukwaara ihe mgbu anyị.+ Ma anyị gụrụ ya n’onye e tiri ihe otiti,+ onye Chineke tiri ihe,+ mekpaakwa ahụ́.+
3 N’ihi na ọbụna Kraịst emeghị ihe masịrị onwe ya;+ kama dị nnọọ ka e dere, sị: “Nkọcha nke ndị na-akọcha gị adakwasịwo m.”+