Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 53:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 N’ihi nke ahụ, m ga-ekenye ya òkè n’etiti ọtụtụ ndị,+ ọ bụkwa ya na ndị dike ga-eke ihe a kwatara n’agha,+ n’ihi na ọ wụpụụrụ ọnwụ mkpụrụ obi ya,+ a gụnyekwara ya ná ndị na-emebi iwu;+ ya onwe ya buuru mmehie ọtụtụ ndị,+ ọ gbachiteere ndị na-emebi iwu.+

  • Jọn 1:29
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 29 N’echi ya, ọ hụrụ Jizọs ka ọ na-abịakwute ya, o wee sị: “Lee Nwa Atụrụ+ Chineke nke na-ewepụ mmehie+ nke ụwa!+

  • Ndị Rom 15:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 N’ihi na ọbụna Kraịst emeghị ihe masịrị onwe ya;+ kama dị nnọọ ka e dere, sị: “Nkọcha nke ndị na-akọcha gị adakwasịwo m.”+

  • Ndị Efesọs 1:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 E si n’aka ya jiri ihe mgbapụta tọhapụ anyị, site n’ọbara+ nke onye ahụ, ee, mgbaghara nke njehie+ anyị, dị ka obiọma ya dị ukwuu nke na-erughịrị mmadụ si dị.+

  • Ndị Hibru 9:28
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 28 otú a kwa ka a chụrụ Kraịst n’àjà naanị otu ugboro+ ka o buru mmehie nke ọtụtụ ndị;+ mgbe ndị na-achọsi ya ike maka nzọpụta ha ga-ahụkwa+ ya nke ugboro abụọ,+ ọ gaghị abụ n’ihi mmehie,+ ndị na-achọsi ya ike maka nzọpụta ha ga-ahụkwa ya.+

  • 1 Pita 2:24
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 24 Ya onwe ya buuru mmehie anyị+ n’ahụ́ ya n’elu osisi ahụ,+ ka anyị wee sepụ aka ná mmehie+ ma bie ndụ n’ezi omume. Ọ bụkwa “site n’ọnyá ya ka a gwọrọ unu.”+

  • 1 Jọn 3:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 Unu makwaara na e mere ka onye ahụ pụta ìhè ka o wee wepụ mmehie anyị,+ ọ dịghịkwa mmehie+ dị n’ime ya.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya