Levitikọs 6:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Erọn na ụmụ ya ga-erikwa ihe fọdụrụ na ya.+ A ga-anọ n’ebe dị nsọ rie ya n’ụdị achịcha na-ekoghị eko.+ Ha ga-anọ n’ogige ụlọikwuu nzute rie ya. Levitikọs 6:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Onye nchụàjà nke chụrụ ya n’àjà maka mmehie ga-eri ya.+ N’ebe dị nsọ+ ka a ga-anọ rie ya, n’ogige+ ụlọikwuu nzute.
16 Erọn na ụmụ ya ga-erikwa ihe fọdụrụ na ya.+ A ga-anọ n’ebe dị nsọ rie ya n’ụdị achịcha na-ekoghị eko.+ Ha ga-anọ n’ogige ụlọikwuu nzute rie ya.
26 Onye nchụàjà nke chụrụ ya n’àjà maka mmehie ga-eri ya.+ N’ebe dị nsọ+ ka a ga-anọ rie ya, n’ogige+ ụlọikwuu nzute.