Levitikọs 16:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ ga-asa ahụ́ na mmiri+ n’ebe dị nsọ+ ma yiri uwe ya+ pụta chụọ àjà nsure ọkụ nke ya+ na àjà nsure ọkụ nke ụmụ Izrel+ wee kpuchiere onwe ya mmehie ya, kpuchiekwara ụmụ Izrel mmehie ha.+ 1 Jọn 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ bụ àjà+ ime udo+ maka mmehie anyị,+ ma ọ bụghị naanị maka mmehie anyị,+ kama, ọ bụkwa maka mmehie nke ụwa dum.+
24 Ọ ga-asa ahụ́ na mmiri+ n’ebe dị nsọ+ ma yiri uwe ya+ pụta chụọ àjà nsure ọkụ nke ya+ na àjà nsure ọkụ nke ụmụ Izrel+ wee kpuchiere onwe ya mmehie ya, kpuchiekwara ụmụ Izrel mmehie ha.+
2 Ọ bụ àjà+ ime udo+ maka mmehie anyị,+ ma ọ bụghị naanị maka mmehie anyị,+ kama, ọ bụkwa maka mmehie nke ụwa dum.+