Ọnụ Ọgụgụ 18:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ihi na otu ụzọ n’ụzọ iri nke ụmụ Izrel ga na-enye Jehova dị ka onyinye ka m nyere ndị Livaị ka ọ bụrụ ihe nketa ha. Ọ bụ ya mere m ji sị ha, ‘Ha agaghị enweta ihe nketa+ n’etiti ụmụ Izrel.’” Diuterọnọmi 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ bụ ya mere na ọ dịghị òkè na ihe nketa Livaị nwere+ n’etiti ụmụnne ya. Jehova bụ ihe nketa ya, dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke gị gwara ya.+ Diuterọnọmi 14:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Agbahapụla onye Livaị,+ bụ́ onye bi n’obodo gị, n’ihi na ọ dịghị òkè ma ọ bụ ihe nketa o nwere n’etiti unu.+ Joshụa 14:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na Mozis enyewo ebo abụọ na ọkara nke ọzọ ihe nketa ha n’ofe Jọdan;+ ma o nyeghị ndị Livaị ihe nketa n’etiti ha.+
24 N’ihi na otu ụzọ n’ụzọ iri nke ụmụ Izrel ga na-enye Jehova dị ka onyinye ka m nyere ndị Livaị ka ọ bụrụ ihe nketa ha. Ọ bụ ya mere m ji sị ha, ‘Ha agaghị enweta ihe nketa+ n’etiti ụmụ Izrel.’”
9 Ọ bụ ya mere na ọ dịghị òkè na ihe nketa Livaị nwere+ n’etiti ụmụnne ya. Jehova bụ ihe nketa ya, dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke gị gwara ya.+
27 Agbahapụla onye Livaị,+ bụ́ onye bi n’obodo gị, n’ihi na ọ dịghị òkè ma ọ bụ ihe nketa o nwere n’etiti unu.+
3 N’ihi na Mozis enyewo ebo abụọ na ọkara nke ọzọ ihe nketa ha n’ofe Jọdan;+ ma o nyeghị ndị Livaị ihe nketa n’etiti ha.+