Ọnụ Ọgụgụ 2:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “Ìgwè nke ebo atọ mejupụtara, bụ́ ìgwè nke Dan, n’ụsụụ ha, ga-ama ụlọikwuu n’ebe ugwu, onyeisi ụmụ Dan bụ Ahayiza+ nwa Amishadaị. Ọnụ Ọgụgụ 10:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ìgwè nke ebo atọ mejupụtara, ya bụ, ìgwè nke ụmụ Dan,+ wee kwalie n’ụsụụ ha, ka ha bụrụ ndị na-ekpere ụmụ Izrel niile azụ,+ Ahayiza+ nwa Amishadaị bụkwa onyeisi ndị agha ya.
25 “Ìgwè nke ebo atọ mejupụtara, bụ́ ìgwè nke Dan, n’ụsụụ ha, ga-ama ụlọikwuu n’ebe ugwu, onyeisi ụmụ Dan bụ Ahayiza+ nwa Amishadaị.
25 Ìgwè nke ebo atọ mejupụtara, ya bụ, ìgwè nke ụmụ Dan,+ wee kwalie n’ụsụụ ha, ka ha bụrụ ndị na-ekpere ụmụ Izrel niile azụ,+ Ahayiza+ nwa Amishadaị bụkwa onyeisi ndị agha ya.