Levitikọs 13:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 Ma onye ekpenta ahụ nke nwere ọnyá ahụ, a ga-adọwa uwe ya,+ ọ gaghịkwa edozi isi ya edozi,+ ma ọ ga-ekpuchi afụ ọnụ* ya+ wee na-eti, sị, ‘Adịghị m ọcha, adịghị m ọcha!’+
45 Ma onye ekpenta ahụ nke nwere ọnyá ahụ, a ga-adọwa uwe ya,+ ọ gaghịkwa edozi isi ya edozi,+ ma ọ ga-ekpuchi afụ ọnụ* ya+ wee na-eti, sị, ‘Adịghị m ọcha, adịghị m ọcha!’+