12 Gịnị mere ndị Ijipt+ ga-eji asị, ‘O bu ihe ọjọọ n’obi kpọpụta ha ka o wee gbuo ha n’ugwu ma kpochapụ ha n’elu ala’?+ Ka iwe gị dị ọkụ dajụọ,+ gbanweekwa obi+ gị n’ihe ọjọọ a nke ị ga-eme ka ọ bịakwasị ndị gị.
9 M wee mee ihe n’ihi aha m ka a ghara imerụ ya n’anya mba dị iche iche ha nọ,+ n’ihi na m nọ n’ihu mba ndị a mee ka ha mara m mgbe m na-akpọpụta ha n’ala Ijipt.+