Ọnụ Ọgụgụ 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Miriam na Erọn wee malite ikwu okwu megide Mozis n’ihi nwaanyị ọ lụrụ nke bụ́ onye Kush, n’ihi na nwaanyị ọ lụrụ bụ onye Kush.+ Ọnụ Ọgụgụ 14:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ụmụ Izrel niile wee malite ịtamu ntamu megide Mozis na Erọn,+ nzukọ ahụ dum wee malite ikwu okwu megide ha, sị: “A sị nnọọ na anyị nwụrụ n’ala Ijipt, ma ọ bụ, a sị nnọọ na anyị nwụrụ n’ala ịkpa a! 1 Samuel 15:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 n’ihi na nnupụisi+ na mmehie nke ịgba afa+ bụ otu ihe, iji mpako na-ebute ụzọ n’ihe na iji ike anwansi na terafim eme ihe bụ otu ihe.+ Ebe ọ bụ na ị jụwo okwu Jehova,+ ya onwe ya ajụwo gị ka ị ghara ịbụkwa eze.”+ Abụ Ọma 106:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ha wee malite inwere Mozis anyaụfụ n’ebe ha mara ụlọikwuu,+Ha nwekwaara Erọn bụ́ onye nsọ Jehova anyaụfụ.+
12 Miriam na Erọn wee malite ikwu okwu megide Mozis n’ihi nwaanyị ọ lụrụ nke bụ́ onye Kush, n’ihi na nwaanyị ọ lụrụ bụ onye Kush.+
2 Ụmụ Izrel niile wee malite ịtamu ntamu megide Mozis na Erọn,+ nzukọ ahụ dum wee malite ikwu okwu megide ha, sị: “A sị nnọọ na anyị nwụrụ n’ala Ijipt, ma ọ bụ, a sị nnọọ na anyị nwụrụ n’ala ịkpa a!
23 n’ihi na nnupụisi+ na mmehie nke ịgba afa+ bụ otu ihe, iji mpako na-ebute ụzọ n’ihe na iji ike anwansi na terafim eme ihe bụ otu ihe.+ Ebe ọ bụ na ị jụwo okwu Jehova,+ ya onwe ya ajụwo gị ka ị ghara ịbụkwa eze.”+
16 Ha wee malite inwere Mozis anyaụfụ n’ebe ha mara ụlọikwuu,+Ha nwekwaara Erọn bụ́ onye nsọ Jehova anyaụfụ.+