Abụ Ọma 55:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ka mbibi bịakwasị ha!+Ka ha gbadaa Shiol ná ndụ;+N’ihi na ihe ọjọọ dị n’etiti ha n’oge ha bụ ndị mbịarambịa.+ Ilu 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ka anyị loo ha ná ndụ+ dị ka Shiol,+ ọbụna ha dum, dị ka ndị na-agbadaru n’olulu.+
15 Ka mbibi bịakwasị ha!+Ka ha gbadaa Shiol ná ndụ;+N’ihi na ihe ọjọọ dị n’etiti ha n’oge ha bụ ndị mbịarambịa.+