Levitikọs 11:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 N’ihi na abụ m Jehova onye dupụtara unu n’ala Ijipt iji gosi na m bụ Chineke unu;+ unu ga-adịkwa nsọ,+ n’ihi na adị m nsọ.+ Diuterọnọmi 17:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ bụ ndị akaebe ahụ ga-ebu ụzọ tụọ ya nkume iji tụgbuo ya, ndị Izrel niile ga-esokwa gị tụọ ya nkume;+ ị ga-ekpochapụkwa ihe ọjọọ n’etiti unu.+ Ekliziastis 8:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma ọ gaghị adịrị onye ajọ omume mma ma ọlị,+ ọ gaghịkwa eme ka ụbọchị ndụ ya, nke dị ka onyinyo,+ dị ogologo, n’ihi na ọ dịghị atụ egwu Chineke.+ 1 Ndị Kọrịnt 5:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 ebe Chineke na-ekpe ndị nọ n’èzí ikpe?+ “Wepụnụ onye ọjọọ ahụ n’etiti unu.”+
45 N’ihi na abụ m Jehova onye dupụtara unu n’ala Ijipt iji gosi na m bụ Chineke unu;+ unu ga-adịkwa nsọ,+ n’ihi na adị m nsọ.+
7 Ọ bụ ndị akaebe ahụ ga-ebu ụzọ tụọ ya nkume iji tụgbuo ya, ndị Izrel niile ga-esokwa gị tụọ ya nkume;+ ị ga-ekpochapụkwa ihe ọjọọ n’etiti unu.+
13 Ma ọ gaghị adịrị onye ajọ omume mma ma ọlị,+ ọ gaghịkwa eme ka ụbọchị ndụ ya, nke dị ka onyinyo,+ dị ogologo, n’ihi na ọ dịghị atụ egwu Chineke.+