Ọnụ Ọgụgụ 21:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 E mesịa, ha tụgharịrị wee si n’ụzọ Beshan+ gbagoo. Ọg+ eze Beshan wee pụta ibuso ha agha n’Edriaị,+ ya na ndị ya niile. Diuterọnọmi 29:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ikpeazụ, unu rutere ebe a, Saịhọn eze Heshbọn+ na Ọg+ eze Beshan pụtakwara ibuso anyị agha, ma anyị meriri ha.+ Joshụa 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 nakwa ihe niile o mere eze abụọ nke ndị Amọraịt bụ́ ndị bi n’ofe Jọdan, ya bụ, Saịhọn+ eze Heshbọn na Ọg+ eze Beshan, onye nọ n’Ashtarọt.+ Nehemaya 9:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “I wee nye ha alaeze dị iche iche+ na ndị dị iche iche, keekwa ha ná mpaghara ná mpaghara;+ ha wee nweta ala nke Saịhọn,+ bụ́ ala nke eze Heshbọn,+ nakwa ala nke Ọg+ eze Beshan.+
33 E mesịa, ha tụgharịrị wee si n’ụzọ Beshan+ gbagoo. Ọg+ eze Beshan wee pụta ibuso ha agha n’Edriaị,+ ya na ndị ya niile.
7 N’ikpeazụ, unu rutere ebe a, Saịhọn eze Heshbọn+ na Ọg+ eze Beshan pụtakwara ibuso anyị agha, ma anyị meriri ha.+
10 nakwa ihe niile o mere eze abụọ nke ndị Amọraịt bụ́ ndị bi n’ofe Jọdan, ya bụ, Saịhọn+ eze Heshbọn na Ọg+ eze Beshan, onye nọ n’Ashtarọt.+
22 “I wee nye ha alaeze dị iche iche+ na ndị dị iche iche, keekwa ha ná mpaghara ná mpaghara;+ ha wee nweta ala nke Saịhọn,+ bụ́ ala nke eze Heshbọn,+ nakwa ala nke Ọg+ eze Beshan.+