Ọnụ Ọgụgụ 26:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Manase:+ Ụmụ Mekia+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Mekia. Mekia wee mụọ Gilied.+ Ọ bụ Gilied mụrụ ndị ezinụlọ ụmụ Gilied. 1 Ihe E Mere 2:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 E mesịa, Geshọ+ na Siria+ napụrụ ha Havọt-jeya,+ tinyere Kinat+ na obodo nta ya niile, obodo iri isii. Ndị a niile bụ ụmụ Mekia bụ́ nna Gilied. 1 Ihe E Mere 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ụmụ Manase+ bụ Asriel, onye iko ya bụ́ nwaanyị Siria mụụrụ ya. (Ọ bụ nwaanyị ahụ mụrụ Mekia+ nna Gilied.
29 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Manase:+ Ụmụ Mekia+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Mekia. Mekia wee mụọ Gilied.+ Ọ bụ Gilied mụrụ ndị ezinụlọ ụmụ Gilied.
23 E mesịa, Geshọ+ na Siria+ napụrụ ha Havọt-jeya,+ tinyere Kinat+ na obodo nta ya niile, obodo iri isii. Ndị a niile bụ ụmụ Mekia bụ́ nna Gilied.
14 Ụmụ Manase+ bụ Asriel, onye iko ya bụ́ nwaanyị Siria mụụrụ ya. (Ọ bụ nwaanyị ahụ mụrụ Mekia+ nna Gilied.