Joshụa 23:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma unu onwe unu ahụwo ihe niile Jehova bụ́ Chineke unu mere mba ndị a niile n’ihi unu,+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu bụ onye na-eburu unu agha.+ Joshụa 24:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Izrel wee na-efe Jehova ụbọchị niile nke Jọshụa+ nakwa ụbọchị niile nke ndị okenye dịrị ndụ mgbe Jọshụa nwụsịrị, ya bụ, ndị maara ọrụ niile Jehova rụụrụ Izrel.+
3 Ma unu onwe unu ahụwo ihe niile Jehova bụ́ Chineke unu mere mba ndị a niile n’ihi unu,+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu bụ onye na-eburu unu agha.+
31 Izrel wee na-efe Jehova ụbọchị niile nke Jọshụa+ nakwa ụbọchị niile nke ndị okenye dịrị ndụ mgbe Jọshụa nwụsịrị, ya bụ, ndị maara ọrụ niile Jehova rụụrụ Izrel.+