Jenesis 19:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Nke nta mụkwara nwa nwoke wee gụọ ya Ben-amị. Ọ bụ ya bụ nna ndị Amọn+ ruo taa. Ndị Ikpe 10:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ka oge na-aga, a kpọkọtara ụmụ Amọn,+ ha wee maa ụlọikwuu ha na Gilied.+ Ụmụ Izrel wee zukọta maa ụlọikwuu ha na Mizpa.+
17 Ka oge na-aga, a kpọkọtara ụmụ Amọn,+ ha wee maa ụlọikwuu ha na Gilied.+ Ụmụ Izrel wee zukọta maa ụlọikwuu ha na Mizpa.+