Ilu 14:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Nwaanyị nke maara ihe n’ezie ewulitewo ụlọ ya,+ ma nwaanyị nzuzu na-eji aka ya akwatu ya.+ Ilu 24:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 A ga-eji amamihe wulite ezinụlọ,+ a ga-ejikwa nghọta mee ka o guzosie ike.+ Ilu 31:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 O meghewo ọnụ ya n’amamihe,+ iwu obiọma* dịkwa n’ire ya.+