10 Biko, ka anyị rụọ otu obere ọnụ ụlọ n’elu ụlọ a+ n’ahụ́ ájá ma debere ya ihe ndina na tebụl na oche na ihe ndọba oriọna n’ebe ahụ;+ ọ ga-erukwa na mgbe ọ bụla ọ bịakwutere anyị, ọ pụrụ ịbanye n’ebe ahụ.”+
15 Ma mgbe e mesịrị ya na ezinụlọ ya baptizim,+ ọ rịọrọ arịrịọ, sị: “Ọ bụrụ na unu ewerewo m dị ka onye kwesịrị ntụkwasị obi n’ebe Jehova nọ, batanụ n’ụlọ m nọrọ.”+ O wee mee nnọọ ka anyị bịa.+