1 Samuel 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Elkena wee laa n’ụlọ ya nke dị na Rema; ma nwa okoro ahụ ghọrọ onye ozi+ Jehova n’ihu Ilaị onye nchụàjà. 1 Samuel 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Samuel nọ na-eje ozi+ n’ihu Jehova mgbe ọ bụ nwa okoro. Ọ na-eyi efọd e ji ákwà linin mee.+
11 Elkena wee laa n’ụlọ ya nke dị na Rema; ma nwa okoro ahụ ghọrọ onye ozi+ Jehova n’ihu Ilaị onye nchụàjà.