Joshụa 15:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ókè ya bidoro na Beala gaa gburugburu n’ebe ọdịda anyanwụ ruo n’Ugwu Sia, gaferekwa ruo ná mkpọda Ugwu Jierim n’ebe ugwu, ya bụ, Kesalọn; o wee gbadaa ruo Bet-shimesh+ ma gafee ruo Timna.+ Joshụa 21:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 nakwa Eyin+ na ala ịta ahịhịa ya, nakwa Jọta+ na ala ịta ahịhịa ya, Bet-shimesh+ na ala ịta ahịhịa ya; obodo itoolu site n’ebo abụọ a. 2 Ndị Eze 14:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma Amazaya egeghị ntị.+ Jehoash eze Izrel wee gbagote, ya na Amazaya eze Juda wee lụọ agha+ na Bet-shimesh+ nke Juda. 1 Ihe E Mere 6:59 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 59 na Eshan+ na ala ịta ahịhịa ya nakwa Bet-shimesh+ na ala ịta ahịhịa ya; 2 Ihe E Mere 28:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma ndị Filistia+ wakporo obodo ndị dị na Shefila+ na Negeb+ nke Juda wee weghara Bet-shimesh+ na Aịjalọn+ na Gedirọt+ na Soko+ na obodo nta ya niile, na Timna+ na obodo nta ya niile, na Gimzo na obodo nta ya niile; ha wee biri n’ebe ahụ.
10 Ókè ya bidoro na Beala gaa gburugburu n’ebe ọdịda anyanwụ ruo n’Ugwu Sia, gaferekwa ruo ná mkpọda Ugwu Jierim n’ebe ugwu, ya bụ, Kesalọn; o wee gbadaa ruo Bet-shimesh+ ma gafee ruo Timna.+
16 nakwa Eyin+ na ala ịta ahịhịa ya, nakwa Jọta+ na ala ịta ahịhịa ya, Bet-shimesh+ na ala ịta ahịhịa ya; obodo itoolu site n’ebo abụọ a.
11 Ma Amazaya egeghị ntị.+ Jehoash eze Izrel wee gbagote, ya na Amazaya eze Juda wee lụọ agha+ na Bet-shimesh+ nke Juda.
18 Ma ndị Filistia+ wakporo obodo ndị dị na Shefila+ na Negeb+ nke Juda wee weghara Bet-shimesh+ na Aịjalọn+ na Gedirọt+ na Soko+ na obodo nta ya niile, na Timna+ na obodo nta ya niile, na Gimzo na obodo nta ya niile; ha wee biri n’ebe ahụ.