Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ndị Ikpe 9:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 mgbe nna m buuru unu agha,+ tinyekwa mkpụrụ obi ya n’ihe ize ndụ+ ka o wee napụta unu n’aka ndị Midian;+

  • Ndị Ikpe 12:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Mgbe m hụrụ na unu abụghị ndị nzọpụta, m kpebiri itinye mkpụrụ obi m n’ihe ize ndụ+ ma gaa buso ụmụ Amọn agha.+ Jehova wee nyefee ha n’aka m. Gịnịzi mere unu ji bịa imegide m taa ibuso m agha?”

  • 1 Samuel 28:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 Nwaanyị ahụ wee bịakwute Sọl hụ na obi erughị ya ala ma ọlị. O wee sị ya: “Lee, ohu gị nwaanyị erubewo isi n’ihe i kwuru, m wee tinye mkpụrụ obi m n’ihe ize ndụ,+ rubekwa isi n’okwu ị gwara m.

  • Abụ Ọma 119:109
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 109 Mkpụrụ obi m nọ n’ihe ize ndụ mgbe niile;+

      Ma echefughị m iwu gị.+

  • Ọrụ Ndịozi 20:24
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 24 Ka o sina dị, ọ dịghị ihe m ji mkpụrụ obi m kpọrọ,+ ma ọ bụrụhaala na m ga-agbacha ọsọ m+ ma jezuo ozi+ ahụ m natara n’aka+ Onyenwe anyị Jizọs, ya bụ, ịgbasi àmà ike banyere ozi ọma nke obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ.+

  • Ndị Filipaị 2:30
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 30 n’ihi na ọ fọrọ ntakịrị ka ọ nwụọ n’ihi ọrụ Onyenwe anyị, o tinyekwara mkpụrụ obi ya n’ihe ihe ize ndụ,+ ka o wee jeere m ozi unu gaara ejere m ma a sị na unu nọ n’ebe a.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya