27 “‘Ma nwoke ma ọ bụ nwaanyị nke nwere mmụọ ịgba afa ma ọ bụ mmụọ ịkọ ọdịnihu,+ a ghaghị igbu ya.+ A ga-eji nkume tụgbuo ya. Ọbara ya ga-adị ya n’isi.’”+
3 Mgbe m hụrụ na unu abụghị ndị nzọpụta, m kpebiri itinye mkpụrụ obi m n’ihe ize ndụ+ ma gaa buso ụmụ Amọn agha.+ Jehova wee nyefee ha n’aka m. Gịnịzi mere unu ji bịa imegide m taa ibuso m agha?”
5 O tinyere mkpụrụ obi ya n’ihe ize ndụ+ wee gbuo onye Filistia ahụ,+ Jehova wee zọpụta+ Izrel dum n’ụzọ dị ukwuu. Ị hụrụ ya, ị ṅụrịkwara ọṅụ. Gịnị mere ị ga-eji mehie megide ọbara na-emeghị ihe ọjọọ site n’igbu+ Devid n’enweghị ihe o mere?”+