20 Mozis wee sị ha: “Unu atụla egwu, n’ihi na ọ bụ ile unu ule mere ezi Chineke ji bịa,+ nakwa ka egwu ya wee dịgide n’ihu unu ka unu wee ghara imehie.”+
2 ka i wee tụọ egwu+ Jehova bụ́ Chineke gị iji debe ụkpụrụ ya niile na iwu ya niile m na-enye gị, gị na nwa gị na nwa nwa gị,+ ụbọchị niile nke ndụ gị, ka ụbọchị gị wee dị ogologo.+