2 Ihe E Mere 36:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma ihe ndị ọzọ metụtara+ Jehoyakim na ihe arụ+ ndị o mere na ihe ọjọọ a chọpụtara banyere ya, lee, e dere ha n’Akwụkwọ+ Ndị Eze Izrel na Juda; Jehoyakin+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.
8 Ma ihe ndị ọzọ metụtara+ Jehoyakim na ihe arụ+ ndị o mere na ihe ọjọọ a chọpụtara banyere ya, lee, e dere ha n’Akwụkwọ+ Ndị Eze Izrel na Juda; Jehoyakin+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.