20 O wee malite ịkpọku Jehova, sị: “Jehova bụ́ Chineke m,+ ọ̀ bụkwa nwaanyị a di ya nwụrụ nke m bi n’ụlọ ya dị ka ọbịa ka ị ga-eme ihe ọjọọ site n’ime ka nwa ya nwụọ?”
40 Ma Pita mere ka mmadụ niile pụọ n’èzí.+ O gburu ikpere n’ala, kpee ekpere. Mgbe ọ tụgharịrị chee ihu n’ebe ozu ahụ dọ, ọ sịrị: “Tabita, bilie!” O meghere anya ya, ozugbo ọ hụkwara Pita, o biliri nọrọ ọdụ.+