2 Ndị Eze 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O wee sị Gehezaị+ bụ́ onye na-ejere ya ozi: “Kpọọ nwaanyị Shunem+ ahụ.” O wee kpọọ ya ka o guzoro n’ihu ya. 2 Ndị Eze 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Eze nọkwa na-agwa Gehezaị+ bụ́ onye na-ejere onye nke ezi Chineke ozi, sị: “Biko, kọọrọ m oké ihe niile Ịlaịsha mere.”+
12 O wee sị Gehezaị+ bụ́ onye na-ejere ya ozi: “Kpọọ nwaanyị Shunem+ ahụ.” O wee kpọọ ya ka o guzoro n’ihu ya.
4 Eze nọkwa na-agwa Gehezaị+ bụ́ onye na-ejere onye nke ezi Chineke ozi, sị: “Biko, kọọrọ m oké ihe niile Ịlaịsha mere.”+