Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Eze 2:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 O wee chịrị uwe e ji mara Ịlaịja, nke dapụnahụrụ ya, ma tie ya na mmiri+ ahụ, sị: “Olee ebe Jehova bụ́ Chineke Ịlaịja nọ, ee, olee ebe Ọ nọ?”+ Mgbe o tiri ya na mmiri ahụ, o ji nwayọọ nwayọọ kewaa abụọ, Ịlaịsha wee gafere.

  • 2 Ndị Eze 2:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 O wee sị: “Wetaranụ m obere ọkwá ọhụrụ, wụnyekwanụ nnu n’ime ya.” Ha wee were ya wetara ya.

  • 2 Ndị Eze 3:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 n’ihi na nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Unu agaghị ahụ ifufe, unu agaghịkwa ahụ oké mmiri ozuzo; ma ndagwurugwu ahụ ga-ejupụta na mmiri,+ unu ga-aṅụ mmiri ya,+ unu na anụmanụ unu nakwa anụ ụlọ unu.”’

  • 2 Ndị Eze 4:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 Gị na ụmụ gị banye n’ụlọ mechie ụzọ, gbanyekwa mmanụ n’ite ndị a niile, dọwakwa ndị juru n’ọnụ iche.

  • 2 Ndị Eze 5:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 O wee gbadaa, mikpuo onwe ya ugboro asaa na Jọdan dị ka onye nke ezi Chineke+ kwuru, anụ ahụ́ ya wee lọghachi dị ka anụ ahụ́ nwata,+ o wee dị ọcha.+

  • 2 Ndị Eze 5:27
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 27 N’ihi ya, ekpenta+ Neaman ga-arapara n’ahụ́ gị na ụmụ gị ruo mgbe ebighị ebi.”+ O si n’ihu ya pụọ ozugbo wee ghọọ onye ekpenta nke na-acha nnọọ ọcha.+

  • 2 Ndị Eze 6:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Onye nke ezi Chineke wee sị: “Olee ebe ọ danyere?” O wee gosi ya ebe ahụ. O gbutere osisi ozugbo wee tụnye ya n’ebe ahụ, mee ka isi anyụike ahụ see n’elu mmiri.+

  • 2 Ndị Eze 7:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 Ịlaịsha wee sị: “Geenụ ntị n’okwu Jehova.+ Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Ụdị ugbu a echi, otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ sia ntụ ọka e gwere nke ọma ga-ada otu shekel, ihe ọ̀tụ̀tụ̀ sia abụọ nke ọka bali ga-adakwa otu shekel n’ọnụ ụzọ ámá Sameria.’”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya