Joshụa 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ ga-erukwa na ozugbo ọbụ ụkwụ ndị nchụàjà, ndị bu igbe Jehova, bụ́ Onyenwe ụwa dum, zọsara mmiri Jọdan, a ga-egbochi mmiri Jọdan, bụ́ mmiri nke si n’ebe mgbago na-asọdata, ọ ga-eguzokwa otu ebe dị ka mmiri e gbochiri egbochi.”+ 2 Ndị Eze 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ịlaịja wee were uwe e ji mara ya,+ fụkọta ya ma tie ya na mmiri ahụ, o wee kewaa abụọ, ha abụọ wee si n’ala akọrọ gafee.+
13 Ọ ga-erukwa na ozugbo ọbụ ụkwụ ndị nchụàjà, ndị bu igbe Jehova, bụ́ Onyenwe ụwa dum, zọsara mmiri Jọdan, a ga-egbochi mmiri Jọdan, bụ́ mmiri nke si n’ebe mgbago na-asọdata, ọ ga-eguzokwa otu ebe dị ka mmiri e gbochiri egbochi.”+
8 Ịlaịja wee were uwe e ji mara ya,+ fụkọta ya ma tie ya na mmiri ahụ, o wee kewaa abụọ, ha abụọ wee si n’ala akọrọ gafee.+