Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 14:22
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 22 E mesịa, ụmụ Izrel gafere n’etiti oké osimiri ahụ, n’ala akọrọ,+ ka mmiri ahụ bụụrụ ha mgbidi n’aka nri ha nakwa n’aka ekpe ha.+

  • Joshụa 3:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Ka ọ dị mgbe ahụ, ndị nchụàjà bụ́ ndị bu igbe ọgbụgba ndụ Jehova kwụụrụ n’ala akọrọ+ n’etiti Jọdan, ka Izrel dum nọ na-agafere n’ala akọrọ,+ ruo mgbe mba ahụ dum gafesịrị Jọdan.

  • 2 Ndị Eze 2:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 O wee chịrị uwe e ji mara Ịlaịja, nke dapụnahụrụ ya, ma tie ya na mmiri+ ahụ, sị: “Olee ebe Jehova bụ́ Chineke Ịlaịja nọ, ee, olee ebe Ọ nọ?”+ Mgbe o tiri ya na mmiri ahụ, o ji nwayọọ nwayọọ kewaa abụọ, Ịlaịsha wee gafere.

  • Abụ Ọma 114:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  5 Oké osimiri, gịnị mere gị, i ji gbaa ọsọ,+

      Jọdan, gịnị mere gị, i ji malite ịgbaghachi azụ?+

  • Aịzaya 11:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 Jehova ga-ebepụ ire oké osimiri Ijipt,+ jirikwa okpomọkụ nke mmụọ ya tụọ Osimiri Yufretis+ aka. Ọ ga-etikwa iyi asaa ya ihe, ọ ga-emekwa ka ndị mmadụ yiri akpụkpọ ụkwụ ha na-eje ije.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya