2 Devid wee gwa ọgbakọ Izrel dum, sị: “Ọ bụrụ na ọ dị unu mma, dịkwa Jehova bụ́ Chineke anyị mma, ka anyị zigara ụmụnne anyị fọdụrụ n’ala Izrel dum ozi,+ zigakwara ndị nchụàjà+ na ndị Livaị ozi+ n’obodo ha dị iche iche+ nakwa n’ala ịta ahịhịa ha, ka ha bịakwute anyị.