1 Samuel 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Hana wee malite ikpe ekpere,+ sị:“Obi m na-aṅụrị ọṅụ n’ime Jehova,+E buliwo mpi m elu n’ezie n’ime Jehova.+Ọnụ m emeghewo megide ndị iro m,N’ihi na m na-aṅụrị ọṅụ ná nzọpụta nke si n’aka gị.+ Nehemaya 12:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Ha wee chụọ àjà+ dị ukwuu n’ụbọchị ahụ, ṅụrịakwa ọṅụ,+ n’ihi na ezi Chineke mere ka ha ṅụrịa ọṅụ nke ukwuu.+ Ndị inyom+ na ụmụntakịrị+ ṅụrịkwara ọṅụ, nke mere na a pụrụ ịnọ n’ebe dị anya nụ ọṅụ Jeruselem na-aṅụrị.+ Abụ Ọma 20:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Anyị ga-eti mkpu ọṅụ n’ihi nzọpụta gị,+Anyị ga-ebulikwa ọkọlọtọ anyị n’aha Chineke anyị.+Ka Jehova mezuo ihe niile ị na-arịọ.+ Abụ Ọma 30:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 M ga-eto gị, Jehova, n’ihi na ị dọpụtawo m,+I kweghịkwa ka ndị iro m ṅụrịa ọṅụ n’ihi ihe mere m.+
2 Hana wee malite ikpe ekpere,+ sị:“Obi m na-aṅụrị ọṅụ n’ime Jehova,+E buliwo mpi m elu n’ezie n’ime Jehova.+Ọnụ m emeghewo megide ndị iro m,N’ihi na m na-aṅụrị ọṅụ ná nzọpụta nke si n’aka gị.+
43 Ha wee chụọ àjà+ dị ukwuu n’ụbọchị ahụ, ṅụrịakwa ọṅụ,+ n’ihi na ezi Chineke mere ka ha ṅụrịa ọṅụ nke ukwuu.+ Ndị inyom+ na ụmụntakịrị+ ṅụrịkwara ọṅụ, nke mere na a pụrụ ịnọ n’ebe dị anya nụ ọṅụ Jeruselem na-aṅụrị.+
5 Anyị ga-eti mkpu ọṅụ n’ihi nzọpụta gị,+Anyị ga-ebulikwa ọkọlọtọ anyị n’aha Chineke anyị.+Ka Jehova mezuo ihe niile ị na-arịọ.+