Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 7:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 O ji ọla kọpa+ kpụọ ihe abụọ a ga-edokwasị n’elu ogidi ndị ahụ. Otu n’ime ihe abụọ ahụ dị kubit ise n’ịdị elu, nke ọzọ dịkwa kubit ise n’ịdị elu.

  • 2 Ndị Eze 25:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Nke ọ bụla n’ime ogidi ndị ahụ dị kubit iri na asatọ+ n’ịdị elu, e jikwa ọla kọpa kpụọ ihe a kpụkwasịrị+ n’elu ogidi ahụ; ihe ahụ a kpụkwasịrị n’elu ogidi ahụ dị kubit atọ n’ịdị elu; e ji naanị ọla kọpa kpụọ ihe a kpara akpa na mkpụrụ pọmigranet+ bụ́ ndị gbara ihe ahụ a kpụkwasịrị n’elu ogidi ahụ gburugburu; ogidi nke abụọ nwekwara ihe ndị a n’elu ihe ahụ a kpara akpa.

  • Jeremaya 52:22
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 22 E jikwa ọla kọpa kpụọ ihe a kpụkwasịrị n’elu ogidi ahụ,+ otu n’ime ihe ahụ a kpụkwasịrị n’elu ogidi ahụ dị kubit ise n’ịdị elu;+ e ji naanị ọla kọpa kpụọ ihe a kpara akpa nakwa mkpụrụ pọmigranet ndị e ji gbaa ihe a kpụkwasịrị n’elu ogidi ahụ gburugburu;+ ogidi nke abụọ nwekwara ihe ndị a, tinyere mkpụrụ pọmigranet ndị ahụ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya