2 Samuel 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 M ga-enye ndị m Izrel otu ebe,+ kụọkwa+ ha dị ka mkpụrụ, ha ga-ebikwa n’ebe ha nọ, a gakwaghị eme ka ha maa jijiji; ụmụ ajọ omume agaghị emekpa ha ahụ́ ọzọ dị ka ha mere na mbụ,+
10 M ga-enye ndị m Izrel otu ebe,+ kụọkwa+ ha dị ka mkpụrụ, ha ga-ebikwa n’ebe ha nọ, a gakwaghị eme ka ha maa jijiji; ụmụ ajọ omume agaghị emekpa ha ahụ́ ọzọ dị ka ha mere na mbụ,+