Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Eze 12:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 Ha adịghịkwa agwa ndị ikom ahụ ha na-enye ego ka ha nye ndị na-arụ ọrụ+ ahụ ka ha meere ha mpịazi,+ n’ihi na ha ji ikwesị ntụkwasị obi+ na-arụ ọrụ.

  • Nehemaya 7:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 M wee mee ka Hanenaị+ nwanne m na Hananaya bụ́ onyeisi Ebe E Wusiri Ike+ bụrụ ndị na-elekọta Jeruselem, n’ihi na Hananaya bụ nwoke kwesịrị ntụkwasị obi,+ ọ na-atụkwa egwu+ ezi Chineke karịa ọtụtụ ndị ọzọ.

  • Ilu 28:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 Onye na-eme ihe n’ikwesị ntụkwasị obi ga-enweta ọtụtụ ngọzi,+ ma onye ọ dị ngwa ngwa ịba ọgaranya agaghị abụ onye aka ya dị ọcha.+

  • 1 Ndị Kọrịnt 4:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 N’ọnọdụ a, ihe a na-achọkwa n’aka ndị na-elekọta ụlọ+ bụ ka ha bụrụ ndị kwesịrị ntụkwasị obi.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya