43 Ha wee chụọ àjà+ dị ukwuu n’ụbọchị ahụ, ṅụrịakwa ọṅụ,+ n’ihi na ezi Chineke mere ka ha ṅụrịa ọṅụ nke ukwuu.+ Ndị inyom+ na ụmụntakịrị+ ṅụrịkwara ọṅụ, nke mere na a pụrụ ịnọ n’ebe dị anya nụ ọṅụ Jeruselem na-aṅụrị.+
10 Ndị Jehova gbapụtara ga-alọta,+ tirikwa mkpu ọṅụ bata na Zayọn;+ ha ga na-aṅụrịkwa ọṅụ ruo mgbe ebighị ebi.+ Ha ga-enwe obi ụtọ na ọṅụ, iru uju na ịsụ ude ga-agbafu.+