2 Samuel 17:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Absalọm na ndị ikom niile nke Izrel wee sị: “Ndụmọdụ Hushaị onye Akaịt ka ndụmọdụ Ahitofel mma!”+ Jehova n’onwe ya enyewo iwu+ iji mebie ndụmọdụ+ Ahitofel, ọ bụ ezie na ọ dị mma,+ ka Jehova wee mee ka ọdachi+ dakwasị Absalọm. Abụ Ọma 33:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jehova akpaghasịwo atụmatụ nke mba dị iche iche;+O mebiwo ihe ndị dị iche iche chepụtara.+
14 Absalọm na ndị ikom niile nke Izrel wee sị: “Ndụmọdụ Hushaị onye Akaịt ka ndụmọdụ Ahitofel mma!”+ Jehova n’onwe ya enyewo iwu+ iji mebie ndụmọdụ+ Ahitofel, ọ bụ ezie na ọ dị mma,+ ka Jehova wee mee ka ọdachi+ dakwasị Absalọm.