Esta 2:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Esta emeghị ka a mata ndị bụ́ ndị ikwu ya na ndị obodo ya,+ dị nnọọ ka Mọdekaị+ nyere ya n’iwu;+ ọ bụkwa ihe Mọdekaị kwuru ka Esta na-eme, dị nnọọ ka mgbe ọ nọ n’aka ya.+
20 Esta emeghị ka a mata ndị bụ́ ndị ikwu ya na ndị obodo ya,+ dị nnọọ ka Mọdekaị+ nyere ya n’iwu;+ ọ bụkwa ihe Mọdekaị kwuru ka Esta na-eme, dị nnọọ ka mgbe ọ nọ n’aka ya.+