Diuterọnọmi 32:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Oké Nkume ahụ, ihe zuru okè ka ọrụ ya bụ,+N’ihi na ụzọ ya niile bụ ikpe ziri ezi.+Chineke nke kwesịrị ntụkwasị obi,+ onye ikpe na-ezighị ezi na-adịghị n’ebe ọ nọ;+Onye ezi omume na onye ziri ezi ka ọ bụ.+ 2 Ihe E Mere 19:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Na-atụnụ+ egwu Jehova.+ Kpacharanụ anya n’ihe unu na-eme,+ n’ihi na ajọ omume+ ma ọ bụ ile mmadụ anya n’ihu+ ma ọ bụ iri ngarị+ adịghị n’ebe Jehova bụ́ Chineke anyị nọ.”
4 Oké Nkume ahụ, ihe zuru okè ka ọrụ ya bụ,+N’ihi na ụzọ ya niile bụ ikpe ziri ezi.+Chineke nke kwesịrị ntụkwasị obi,+ onye ikpe na-ezighị ezi na-adịghị n’ebe ọ nọ;+Onye ezi omume na onye ziri ezi ka ọ bụ.+
7 Na-atụnụ+ egwu Jehova.+ Kpacharanụ anya n’ihe unu na-eme,+ n’ihi na ajọ omume+ ma ọ bụ ile mmadụ anya n’ihu+ ma ọ bụ iri ngarị+ adịghị n’ebe Jehova bụ́ Chineke anyị nọ.”