Abụ Ọma 37:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Gbachie nkịtị n’ihu Jehova,+Cheresie ya ike.+Ewesola onye ọ bụla nke na-eme ka ụzọ ya gaa nke ọma iwe,+Bụ́ onye na-eme ihe o chepụtara.+ Ilu 24:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ewesola ndị na-eme ihe ọjọọ iwe. Enwerela ndị ajọ omume anyaụfụ.+
7 Gbachie nkịtị n’ihu Jehova,+Cheresie ya ike.+Ewesola onye ọ bụla nke na-eme ka ụzọ ya gaa nke ọma iwe,+Bụ́ onye na-eme ihe o chepụtara.+