Jona 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mgbe mkpụrụ obi m tụbọrọ,+ ọ bụ Jehova ka m chetara.+Ekpere m wee ruo gị ntị, n’ime ụlọ nsọ gị.+