Abụ Ọma 37:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Gbachie nkịtị n’ihu Jehova,+Cheresie ya ike.+Ewesola onye ọ bụla nke na-eme ka ụzọ ya gaa nke ọma iwe,+Bụ́ onye na-eme ihe o chepụtara.+ Abụ Ọma 71:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma mụ onwe m ga na-echere mgbe niile,+M ga-emekwa ka otuto dum m na-enye gị bukwuo ibu.
7 Gbachie nkịtị n’ihu Jehova,+Cheresie ya ike.+Ewesola onye ọ bụla nke na-eme ka ụzọ ya gaa nke ọma iwe,+Bụ́ onye na-eme ihe o chepụtara.+