Abụ Ọma 44:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma ugbu a, ị jụwo anyị ma na-eweda anyị ala,+Ị dịghịkwa eso ndị agha anyị eje agha.+ Abụ Ọma 108:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ́ bụghị gị, Chineke, bụ́ onye jụrụ anyị,+Onye na-adịghịkwa eso ndị agha anyị eje agha dị ka Chineke?+ Aịzaya 8:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 M ga na-atụ anya Jehova,+ bụ́ onye wepụrụ ihu ya n’ebe ụlọ Jekọb nọ,+ m ga-enwe olileanya n’ebe ọ nọ.+ Aịzaya 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ị ga-asịkwa n’ụbọchị ahụ:+ “M ga-ekele gị, Jehova, n’ihi na ọ bụ ezie na i wesoro m iwe, iwe gị dajụrụ,+ i wee kasie m obi.+
11 Ọ́ bụghị gị, Chineke, bụ́ onye jụrụ anyị,+Onye na-adịghịkwa eso ndị agha anyị eje agha dị ka Chineke?+
17 M ga na-atụ anya Jehova,+ bụ́ onye wepụrụ ihu ya n’ebe ụlọ Jekọb nọ,+ m ga-enwe olileanya n’ebe ọ nọ.+
12 Ị ga-asịkwa n’ụbọchị ahụ:+ “M ga-ekele gị, Jehova, n’ihi na ọ bụ ezie na i wesoro m iwe, iwe gị dajụrụ,+ i wee kasie m obi.+