Diuterọnọmi 23:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị na-ejegharị n’ebe ị mara ụlọikwuu ịnapụta gị+ na inyefe ndị iro gị n’aka gị;+ ebe ị mara ụlọikwuu ga-adịkwa nsọ,+ ka o wee ghara ịhụ ihe ọ bụla na-ekwesịghị ekwesị n’ahụ́ gị wee kwụsị iso gị.+ Abụ Ọma 60:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ́ bụghị gị, Chineke, bụ́ onye jụrụ anyị,+Onye na-adịghịkwa eso ndị agha anyị eje agha dị ka Chineke?+
14 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị na-ejegharị n’ebe ị mara ụlọikwuu ịnapụta gị+ na inyefe ndị iro gị n’aka gị;+ ebe ị mara ụlọikwuu ga-adịkwa nsọ,+ ka o wee ghara ịhụ ihe ọ bụla na-ekwesịghị ekwesị n’ahụ́ gị wee kwụsị iso gị.+
10 Ọ́ bụghị gị, Chineke, bụ́ onye jụrụ anyị,+Onye na-adịghịkwa eso ndị agha anyị eje agha dị ka Chineke?+