Abụ Ọma 51:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Chineke bụ́ Chineke nke nzọpụta m,+ biko, napụta m n’ikpe ọmụma ọbara,+Ka ire m wee jiri ọṅụ na-akọ banyere ezi omume gị.+ Abụ Ọma 126:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọchị juru anyị ọnụ n’oge ahụ,+Mkpu ọṅụ jupụtakwara n’ire anyị.+Ha wee kwuwe n’etiti mba niile n’oge ahụ, sị:+“Jehova emewo oké ihe n’ihe o meere ha.”+
14 Chineke bụ́ Chineke nke nzọpụta m,+ biko, napụta m n’ikpe ọmụma ọbara,+Ka ire m wee jiri ọṅụ na-akọ banyere ezi omume gị.+
2 Ọchị juru anyị ọnụ n’oge ahụ,+Mkpu ọṅụ jupụtakwara n’ire anyị.+Ha wee kwuwe n’etiti mba niile n’oge ahụ, sị:+“Jehova emewo oké ihe n’ihe o meere ha.”+