Abụ Ọma 40:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma anọ m n’ahụhụ, adakwara m ogbenye.+Jehova na-echeta m.+Ị bụ onye na-enyere m aka na Onye na-emere m ụzọ mgbapụ.+Chineke m, biko, egbula oge.+ Abụ Ọma 86:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 86 Jehova, biko, tọọ ntị n’ala. Za m,+N’ihi na anọ m n’ahụhụ, adakwara m ogbenye.+ 2 Ndị Kọrịnt 8:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na unu maara obiọma Onyenwe anyị Jizọs Kraịst nke na-erughịrị mmadụ, na ọ bụ ezie na ọ bara ọgaranya, ọ dara ogbenye n’ihi unu,+ ka unu wee baa ọgaranya+ site n’ịda ogbenye ya.
17 Ma anọ m n’ahụhụ, adakwara m ogbenye.+Jehova na-echeta m.+Ị bụ onye na-enyere m aka na Onye na-emere m ụzọ mgbapụ.+Chineke m, biko, egbula oge.+
9 N’ihi na unu maara obiọma Onyenwe anyị Jizọs Kraịst nke na-erughịrị mmadụ, na ọ bụ ezie na ọ bara ọgaranya, ọ dara ogbenye n’ihi unu,+ ka unu wee baa ọgaranya+ site n’ịda ogbenye ya.