Abụ Ọma 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova, gịnị mere ndị iro m ji dị ọtụtụ?+Gịnị mere ọtụtụ ndị ji na-ebili imegide m?+ Abụ Ọma 25:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Lee ka ndị iro m si dị ọtụtụ,+Ha kpọkwara m asị nke ukwuu.+ Abụ Ọma 56:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị iro m na-anwa iji ọnụ kpụrụ m ogologo ụbọchị dum,+N’ihi na ndị ji mpako na-ebuso m agha dị ọtụtụ.+ Matiu 24:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Mgbe ahụ, ndị mmadụ ga-enyefe unu ka a kpagbuo unu,+ ha ga-egbukwa+ unu, mba niile ga-akpọkwa unu asị+ n’ihi aha m.+
2 Ndị iro m na-anwa iji ọnụ kpụrụ m ogologo ụbọchị dum,+N’ihi na ndị ji mpako na-ebuso m agha dị ọtụtụ.+
9 “Mgbe ahụ, ndị mmadụ ga-enyefe unu ka a kpagbuo unu,+ ha ga-egbukwa+ unu, mba niile ga-akpọkwa unu asị+ n’ihi aha m.+