Abụ Ọma 18:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ụdọ Shiol gbara m gburugburu;+Ọnyà ọnwụ chere m ihu.+ Abụ Ọma 25:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ihe na-enye m nsogbu n’obi adịwo ọtụtụ;+Mee ka m si ná nsogbu m nọ na ya pụta.+ Abụ Ọma 40:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee dọpụta m n’olulu nke mmiri dị n’ime ya na-eme mkpọtụ,+Nakwa n’apịtị nke ala ụrọ.+O wee mee ka m guzoro na nkume dị elu;+O mere ka ụkwụ m guzosie ike.+ Abụ Ọma 71:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ihi na i mewo ka m nwee ọtụtụ ahụhụ na ọdachi,+Mee ka m gbakee ọzọ;+Sikwa n’ogbu mmiri ndị dị n’ụwa gụpụta m ọzọ.+ Abụ Ákwá 3:55 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 55 Jehova, esiwo m n’ime ime olulu kpọkuo aha gị.+ Jona 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 wee sị:“N’ahụhụ ka m nọ kpọkuo Jehova,+ o wee za m.+N’afọ Shiol ka m nọ tie mkpu maka enyemaka.+Ị nụrụ olu m.+ Ndị Hibru 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’oge Kraịst bụ anụ ahụ́, o ji ibesi ákwá ike+ na anya mmiri kpesie ekpere ike ma rịọ Onye ahụ nke nwere ike ịzọpụta ya n’ọnwụ arịrịọ,+ a nụkwara olu ya n’ihi na ọ tụrụ egwu Chineke.+
2 O wee dọpụta m n’olulu nke mmiri dị n’ime ya na-eme mkpọtụ,+Nakwa n’apịtị nke ala ụrọ.+O wee mee ka m guzoro na nkume dị elu;+O mere ka ụkwụ m guzosie ike.+
20 N’ihi na i mewo ka m nwee ọtụtụ ahụhụ na ọdachi,+Mee ka m gbakee ọzọ;+Sikwa n’ogbu mmiri ndị dị n’ụwa gụpụta m ọzọ.+
2 wee sị:“N’ahụhụ ka m nọ kpọkuo Jehova,+ o wee za m.+N’afọ Shiol ka m nọ tie mkpu maka enyemaka.+Ị nụrụ olu m.+
7 N’oge Kraịst bụ anụ ahụ́, o ji ibesi ákwá ike+ na anya mmiri kpesie ekpere ike ma rịọ Onye ahụ nke nwere ike ịzọpụta ya n’ọnwụ arịrịọ,+ a nụkwara olu ya n’ihi na ọ tụrụ egwu Chineke.+