Abụ Ọma 88:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ị tụbawo m n’olulu miri emi nke ukwuu,N’ebe gbara ọchịchịrị, n’ime nnukwu abis.+ Abụ Ọma 116:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma m kpọkuru aha Jehova, sị:+“Biko, Jehova, meere mkpụrụ obi m ụzọ mgbapụ!”+ Abụ Ọma 130:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 130 Jehova, anọ m n’ime ogbu mmiri kpọkuo gị.+ Jona 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 wee sị:“N’ahụhụ ka m nọ kpọkuo Jehova,+ o wee za m.+N’afọ Shiol ka m nọ tie mkpu maka enyemaka.+Ị nụrụ olu m.+
2 wee sị:“N’ahụhụ ka m nọ kpọkuo Jehova,+ o wee za m.+N’afọ Shiol ka m nọ tie mkpu maka enyemaka.+Ị nụrụ olu m.+