1 Ihe E Mere 16:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ụbọchị ahụ bụ nke mbụ Devid nyere onyinye+ iji kelee+ Jehova site n’ọnụ Esaf+ na ụmụnne ya, sị: Abụ Ọma 28:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova bụ ike m+ na ọta m.+Ọ bụ ya ka m tụkwasịrị obi,+E nyewokwara m aka, nke mere na obi m na-enwe aṅụrị,+M ga-ejikwa abụ m too ya.+ Abụ Ọma 69:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 M ga-eji abụ too aha Chineke,+M ga-ejikwa ekele too ya.+ Aịzaya 35:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị Jehova gbapụtara ga-alọta,+ tirikwa mkpu ọṅụ bata na Zayọn;+ ha ga na-aṅụrịkwa ọṅụ ruo mgbe ebighị ebi.+ Ha ga-enwe obi ụtọ na ọṅụ, iru uju na ịsụ ude ga-agbafu.+
7 Ụbọchị ahụ bụ nke mbụ Devid nyere onyinye+ iji kelee+ Jehova site n’ọnụ Esaf+ na ụmụnne ya, sị: Abụ Ọma 28:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova bụ ike m+ na ọta m.+Ọ bụ ya ka m tụkwasịrị obi,+E nyewokwara m aka, nke mere na obi m na-enwe aṅụrị,+M ga-ejikwa abụ m too ya.+ Abụ Ọma 69:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 M ga-eji abụ too aha Chineke,+M ga-ejikwa ekele too ya.+ Aịzaya 35:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị Jehova gbapụtara ga-alọta,+ tirikwa mkpu ọṅụ bata na Zayọn;+ ha ga na-aṅụrịkwa ọṅụ ruo mgbe ebighị ebi.+ Ha ga-enwe obi ụtọ na ọṅụ, iru uju na ịsụ ude ga-agbafu.+
7 Jehova bụ ike m+ na ọta m.+Ọ bụ ya ka m tụkwasịrị obi,+E nyewokwara m aka, nke mere na obi m na-enwe aṅụrị,+M ga-ejikwa abụ m too ya.+
10 Ndị Jehova gbapụtara ga-alọta,+ tirikwa mkpu ọṅụ bata na Zayọn;+ ha ga na-aṅụrịkwa ọṅụ ruo mgbe ebighị ebi.+ Ha ga-enwe obi ụtọ na ọṅụ, iru uju na ịsụ ude ga-agbafu.+