Job 10:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ bụ aka gị kpụrụ m wee kee m,+I kere ahụ́ m dum, ma ị na-aga iloda m. Job 14:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ị ga-akpọ òkù, mụ onwe m ga-azakwa gị.+N’ihi na agụụ ọrụ aka gị ga-agụsi gị ike. Abụ Ọma 71:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Chineke, biko, ahapụla m ruo ọbụna mgbe m mere agadi na mgbe isi chara m awọ́,+Ruo mgbe m kọọrọ ọgbọ ọzọ banyere ogwe aka gị,+Kọọkwara ndị niile a ka ga-amụ banyere ịdị ike gị.+ 1 Pita 4:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ya mere, ka ndị na-ata ahụhụ dị ka uche Chineke si dị na-enyefe mkpụrụ obi ha n’aka Onye Okike nke kwesịrị ntụkwasị obi, mgbe ha nọ na-eme ihe ọma.+
18 Chineke, biko, ahapụla m ruo ọbụna mgbe m mere agadi na mgbe isi chara m awọ́,+Ruo mgbe m kọọrọ ọgbọ ọzọ banyere ogwe aka gị,+Kọọkwara ndị niile a ka ga-amụ banyere ịdị ike gị.+
19 Ya mere, ka ndị na-ata ahụhụ dị ka uche Chineke si dị na-enyefe mkpụrụ obi ha n’aka Onye Okike nke kwesịrị ntụkwasị obi, mgbe ha nọ na-eme ihe ọma.+